ụsọ oké osimiri
Ọdịdị
Ụsọ oké osimiri

Nkọwa
[dezie]
Mpaghara maọbụ ọnụ ala nke dị nso ma ọ bụ n'akụkụ oké osimiri
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Ha bi n’ụsọ oké osimiri
- Ọ bụ eziokwu na ihe ndị e kere eke dị n’oké osimiri nwere ike ịtụgharị ghọọ mmadụ ozigbo ụkwụ ha meturu ụsọ oké osimiri ma ọ bụ ikpere mmiri?
Mkpọpụta
[dezie]
Olumba
[dezie]- Ikpere mmiri, akụkụ mmiri (Anambra)
- Ekụkụ mini (Owerri, Imo)
- Ugwu mmiri sa apusa (Nsukka, Enugu)
- Ekụkụ mini (Afikpo, Ebonyi)