ụra
Ọdịdị
ụra
Nkọwa
[dezie]Nke a bụ ọnọdụ anụ ahụ na uche na-anọ n'abali ọbụla mgbe anya mechiri na-ezumike.
Nkejiasụsu
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Jee rahu ụra. (Nnewi, Awka, Onitsha)
- Nwa si n'ụra bilie. (Owerri)
- Ụra dị mma n'eshi. (Nsukka)
- Ụmịrịma na- arahi ura. (Abrịba)
- Kpotee ya n'ụra. (Afikpo)
Mkpọpụta
[dezie]Olumba
[dezie]- ụra→ Anambra(Nnewi, Awka, Onitsha)
- ụra→ Imo(Owerri)
- ụra→ Enugu(Nsukka)
- ura→ Abia(Abrịba)
- ụra → Ebonyi(Afikpo)