Gaa na ọdịnaya

ụmụntorọbịa

Sitere na Wiktionary

ụmụntorọbịa

Nkọwa

[dezie]

ụmụagbọghọbịa na ụmụokorọbịa; ụmụ na-eto eto

Nkejiasụsụ

[dezie]

Āhà

Ọmụmaatụ

[dezie]

Ị nọ n'òtù ụmụntorọbịa (youth association) obodo unu? A na-ahụta ụmụntorọbịa dịka ọdịnihu obodo. Ụmụntorọbịa kwesịrị isonye n'ọchịchị obodo. Ọtụtụ ụmụntorọbịa e nwere n'ụbọchị taa anaghị atụ egwu Chineke.

===Mkpụrụokwu ya na ya bụ ōtù: ndịntorọbịa

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

English

[dezie]

French

[dezie]

Spanish

[dezie]