Gaa na ọdịnaya

ụlọ ihe ngosi nka

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

ụlọ nke a na-echekwa ma na egosi ihe ndị metụtara akụkọ ihe mere eme, sayensị, nka, ma ọ bụ omenaala.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatu

[dezie]
  • Agbụrụ ọ bụla kwesịrị ịnwe ụlọ ihe ngosi nka ka ha ghara ichefu akụkọ ihe mere eme
  • Kedụ ihe a na akpọ ndị na arụ na ụlọ ihe ngosi nka?

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Museum