ụlọ ọgwụ
Ọdịdị
ụlọ ọgwụ
Nkọwa
[dezie]bụ ebe ana-edose ma n'elekọta ndị ọrịa na ndị merụrụ ahụ. Ọ bụ kwa ebe ana-amụ nwa.
Nkejiasụsụ
[dezie]aha
Ọmụmaatụ
[dezie]E buru ndị merụrụ ahụ n'ihe mberede okporo ụzọ ahụ gawa ụlọ ọgwụ
Mkpọpụta
[dezie]Olumba
[dezie]Ụnọ ọgwụ