ụlọ ọbaego
Ọdịdị
ụlọ ọbaego

Nkọwa
[dezie]Bụ ụlọ ebe ana-edosa ego n'akụ ndị ọzọ dị mkpa maka nchekwa na ịmụta ọmụrụ nwa. Ana-ebiri kwa ego n'ebe a.
Nkejiasụsụ
[dezie]aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Amaka na-arụ n'ụlọ ọbaego ABC.
Mkpọpụta
[dezie]Olumba
[dezie]Ụlọakụ