ụkpụrụ gburugburu ebe obibi

O sị Wiktionary

Nkọwa[dezie]

Nkea n'akọwa ụkpụrụ esi emebe ihe metụtara ezi nchekwa na mmezi ihe okike gburugburu ebe obibi anyị.

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmatụ[dezie]

Ọ ga aka mma ka anyị nwee nhọta ụkpụrụ gburugburu ebe obibi anyị.

Mkpọpụta[dezie]

Ụkpụrụ gburugburu ebe obibi



Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

environmental_ethics