Gaa na ọdịnaya

ụkọmmiri

Sitere na Wiktionary

ụkọmmiri

ụkọmmiri

Nkọwa

[dezie]

Ịnọ ogologo mgbe na enweghị mmiri ozuzo nke na-akpata nwusi ihe ndị akụrụ n'ubi, aga ejị ya atụnyere oge ụnwụ.

Nkejiasụsụ

[dezie]

aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Ụkọmmiri enwere n'afọ a bụ ihe kpatara mgwa nri ji dị oke ọnụ.

Ukọmmiri na mpata ụlọ adịghị ọcha

Mkpọpụta

[dezie]


Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

drought