Gaa na ọdịnaya

ụkọchukwu

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Ụkọchukwu bụ aha ana-kpo ndị echiri echichi n'ime Kraịst.

Onye na-ekwu okwu chukwu
Ụkọchukwu

Bụ onye ahọpụtara site n'etiti ndị mmadụ ọzọ ma te ya mmanụ maka ị jere Chineke ozi. Ọ bụkwa onye ndú ndị otu ụka Kraịst na-ekwu okwuchukwu n'ụlọ ụka.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Anyị nwere ndi ụkọchụkwụ abụọ n'ụlọ ụka anyị.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Onyetere mmanụ

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Priest

French

[dezie]

Prêtre