Gaa na ọdịnaya

ụkọ

Sitere na Wiktionary

ụkọ

Nkọwa

[dezie]

Ọnọdụ enweghị ihe ọbụla maọbụ na nke nwere ezughị maọbụ egboghị mkpa.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Maazi Ude nọ n'ụkọ nri.

Mkpọpụta

[dezie]
ụkọ


Olumba

[dezie]


Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]


Bekee

[dezie]

lack