ụgbọ ihe mberede
Ọdịdị

Nkọwa
[dezie]
ụgbọ ala ma ọ bụ ụgbọ elu akwadebere maka iburu ndị ọrịa ma ọ bụ ndị merụrụ ahụ gawa ma ọ bụ si na ụlo ogwụ, tumadi na mberede ma ọ bụ na oge nsogbu.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Anochikwana ụzọ maka ụgbọ ihe mberede iji buga ndị merụrụ ahụụlo ogwụ, biko
- Anụla m banyere ụgbọ ihe mberede na-efe efe, ị hụtụla otu?