nkwado nkpochapu agburu
Ọdịdị
(Dupụ̀rụ̀ sì ụdị dị ize ndụ)
NKỌWA
[dezie]Nke a bụ ụmụ anụmanụ na osisi ndị nke agbo/agbulu ha fọdụrụ obele ka afudebe ya n' elu ụwa maọbụ ụmụ anụmanụ na osisi ndị nke agbo /agbulu ha nozi na kpochapu.
Nkejiasusu
[dezie]Aha
Ọmụmatu
[dezie]Adaka so ná ụmụ anụmanụ agbo ha na akwado mkpochapụ.
Mkpọputa
[dezie]Olumba
[dezie]Agbo na agwu agwụ
Ntụgharị na asụsụ ọzọ
[dezie]Bekee
[[category :Aha]]