nkwado nkpochapu agburu

O sị Wiktionary

NKỌWA[dezie]

Nke a bụ ụmụ anụmanụ na osisi ndị nke agbo/agbulu ha fọdụrụ obele ka afudebe ya n' elu ụwa maọbụ ụmụ anụmanụ na osisi ndị nke agbo /agbulu ha nozi na kpochapu.

Agbụrụ / agbo na akwado nkpochapu

Nkejiasusu[dezie]

Aha

Ọmụmatu[dezie]

Adaka so ná ụmụ anụmanụ agbo ha na akwado mkpochapụ.

Mkpọputa[dezie]

Olumba[dezie]

Agbo na agwu agwụ

Ntụgharị na asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee

Endangered species

[[category :Aha]]