ụbụrụ
Ọdịdị
ụbụrụ
Nkọwa
[dezie]- Nke a bụ akụkụ ahụ mmadụ na-enyere mmadụ aka na- iche echiche,ikpa agwa di iche iche nakwa inwe
akụnuche zuru oke.
Nkejịasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Ụbụrụ ya ezughi oke.
- Ụbụrụ ya na anụ ọkụ n'ihe gbasara sayensi.
Mkpọpụta
[dezie]
Olumba
[dezie]- ụvụrụ
- ụtọlọ