Jump to content

ụbịam

O sị Wiktionary

Ụbịam

Nkọwa

[dezie]

Ụbịam bụ ọnọdụ ịda ogbenye nke ukwuu.

Nkejịasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

ọtụtụ puku ezinụlọ na-ebi n'oké ụbịam

Mkpọpụta

[dezie]

Olundi

[dezie]

Ntụghari n’asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

poverty