ụ́tụ́

O sị Wiktionary

ụ́tụ́

Nkọwa[dezie]

Mmebi nke nje bakteria na fongị na-akpata. Ọ bụkwa ọdịda na-ogo ihe, mmebisi ọkachasị mkpụrụ osisi na ihe ndị ana-eri eri.

Nkejiasụsụ[dezie]

Ngwaa

Ọmụmaatụ[dezie]

Ube ahụ m dosere n'ime akpa otu onwa agbala ụ́tụ́

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

  1. mmebi
  2. uré
  3. nrekasị

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

decay

French[dezie]

l'pourrir