Gaa na ọdịnaya

ụ̀dàólú

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Ògō ólú na-ezipụta ǹghọ̀tá dị̀ íchè n'etiti mkpụrụokwu nwere òtù nsụ̀pe.

nkejiaaụsụ

[dezie]

Aha

ọmụmaatụ=

[dezie]

Ụ̀dàólù dị̀ na nkejiokwu ahụ bụ ụ́dààlà.

mkpọpụta

[dezie]

/Ụ̀dàólù/

olumba

[dezie]

Ụ̀dàólù

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

bekee

[dezie]

Tone