Gaa na ọdịnaya

Ụzọ abụọ

Sitere na Wiktionary

Ụzọ abụọ

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ ịtọ ma ọbụ ụzọ ihe abụọ amaara dịka otu ihe ma ọ bụ ihe nọ n'otu.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmatụ

[dezie]

Nnem gara ahịa zụtara m akwa gbara ụzọ abụọ.

Mkpọpụta

[dezie]

Ụzọ abụọ

Olumba

[dezie]
  • Ụzọ ịbụọ Enugu/Anambra

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Beeke

[dezie]

Pair Pair

French

[dezie]

Spanish

[dezie]