Gaa na ọdịnaya

Ụyọ

Sitere na Wiktionary

Myọ

Nkọwa

[dezie]

Myọ bụ ihe eji ekewa ihe abuo maobu karia n'ahataghi n'íbù. O na-adikari n'udi na-awa awa maobu n'ụdi ígwè.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Eji m myo yoo akpu m unyaahu.
Myọ a ka m ketara ebe m gara akwamozu.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Rirarira (Owerri)

Ntụgharị n'asusu ozo

[dezie]

Bekee

[dezie]

sieve