Ụmụ aka

O sị Wiktionary

"""Ụmụ aka"""

===Nkọwa===

Ụmụ aka bụ ndị ka n'eto eto na amachabeghị ihe dịka okenye.

===Nkeji Asụsụ===

Aha

===Ọmụmaatụ===[dezie]

Ụmụ aka nne ha nwụrụ anwụ na-ata ahụhụ.

===Mkpọpụta===

Úmú áká

===Olumba===

Ụ́mụ̀ńtàkị́rị́

===Ntụgharị===

===Bekee===

Children

https://en.m.wiktionary.org/wiki/children

===Category===

[[Category:wt/ig/Wiki Loves Names]]