Ụlọ ikpe
Ọdịdị
Nkọwa
[dezie]Ebe a na-ekpe ikpe na ndị mmadụ nọ n’ebe dị otú ahụ, karịchaa ndị ọchịchị na ndị na-ekpebi ma mmadụ ọ̀ bụ onye ikpe mara ma ọ bụ onye aka ya di ọcha na okwu ewetara.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- A ga-akpụpụ okwu a dị n'etiti ezinụlọ'm na nke gị n'ụlọ ikpe.
- Ụlọ ikpe ekpebiela okwu n’ihe gbasara ala ahụ