Ụlọ akụ

O sị Wiktionary
Central Bank nke Nigeria
Otu Ụlọ akụ dị na mba Nigeria

Nkọwa[dezie]

  • Ụlọ akụ bụ ụlọ ọrụ maka itinye ego maka ezigbote nchekwa, ma bụrụ kwa ebe ana ibiri ego.
  • Ọ bụkwa ebe a na-enweta ndụmọdụ na ihe gbasara ego na akụnụba.

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

  • Ọ gara itinye ego n'ụlọ akụ ahụ dị n'okporo ụzọ.
  • Ọ dị m ka m ga etinye akwụkwọ maka isi na ụlọ akụ ahụ gbaziri ego.

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntughari n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

Bank

French[dezie]

Banque

German[dezie]

Bank

Spanish[dezie]

Banco