Ụlọ Obibi Ụmụ Akwụkwọ

O sị Wiktionary

Ụlọ Obibi Ụmụ Akwụkwọ

Nkọwa[dezie]

Nke a bụ ebe ụmụ akwụkwọ ndi esighi na be ha abịa akwụkwọ na-ebi. Mgbe ụfọdụ, ụlọ a anaghi adi na mbala ụlọ akwụkwọ ahụ.

Ụlọ Obibi Ụmụ Akwụkwọ

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Omụmaatụ[dezie]

Ụlọ obibi ụmụ akwụkwọ a di nso n'ahịa

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

hostel