Ụlọ Nnụnụ

O sị Wiktionary
Ulo nnunu
Ulo nnunu

Ụlọ Nnụnụ

Nkọwa[dezie]

  • Nke a bụ obele ụlọ eji osisi mọọbụ igwe wee kpaa, tinye oghere ebe nnụnụ ga- esi puọ ma ọ chọọ.
  • Ọtụtụ oge nnụnụ na-eji ahịhịa pụrụ iche wee kpaa ụlọ ya.
ụlọ nnụnụ


Nkejịasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

E nwere m ọmarịcha ụlọ nnụnụ


Mkpọpụta[dezie]

Ụlọ Nnụnụ






Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

aviary