Ụlọ Akwụkwọ
Ọdịdị
Ụlọ Akwụkwọ
Nkọwa
[dezie]Ụlọ akwụkwọ pụtara ebe ụmụ akwụkwọ na ga agụ ma mutakwa akwụkwọ
NkejiAsụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]Ụlọ Akwụkwọ; na ụlọ Akwụkwọ enwere bodu, óche, tebulu,ndị nkụzi, ụmụ akwụkwọ wéré déré ga wa
Mkpoputa
[dezie]Ụlọ Akwụkwọ
Olumba
[dezie]Unọ Akwụkwọ
Ntụgharị
[dezie]Bekee
[dezie]yoruba
[dezie]Ile-iwe
hausa
[dezie]Makaranta