Ụlọ
Ụlọ
Nkowa[dezie]
- Ụlọ bụ aha ebe obibi ndi Mmadụ maọbụ Anụmanụ.
- A na-eji ya akọwakwa ebe a na-azụ maọbụ ere ahia, ebe a na-ezu ike, ebe a na-arụ ọrụ. dgz.
Nkejiasụsụ[dezie]
aha
Ọmụmaatụ[dezie]
E nwere ụdị ụlọ dị iche iche
- Ụlọ bụ aha ebe obibi ndi biMmadu maọbụ Anụmanụ.
- Ụlọ obibi
- Ụlọ-ụka
- ụlọ-akwụkwọ
- Anọ m n'ụlọ
- Ọ na-aga Ụlọ-akwụkwọ
Mkpọpụta[dezie]
Olumba[dezie]
Ụnọ