Ụkwụ
Ọdịdị
Ụkwụ
Igbo
[dezie]- Ụkwụ bụ akụkụ ahụ mmadu ma ọbu anumanu ji aga ije.
- oche na tebuulụ nwere ụkwụ mana ha ejighi ya aga ije.
Ụkwụ
[dezie]- ụkwụ bụ aha akụkụ ahụ eji aga ije.
- ụkwụ mụ di ọcha.
- Eji mụ ụkwụ mụ aga ije
- Ọ gbara ya ụkwụ
ọ di n'ụkwụ oche.
Mkpọpụta
[dezie]