Gaa na ọdịnaya

Ụka

Sitere na Wiktionary

ụka

Nkọwa

[dezie]

Nke a bụ ebe ndi mmadụ n'aga ofufe maka nkwalite okwukwe ha ọ bụ ụlọ arụrụ ebe nd ndị otu Kraịst n'ezukọta ọnụ maka ofufe ha.

Uka


Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha.

Ọmụmatụ

[dezie]
  1. Ndị ụka anyị anaghị enyichi ntị.
  2. Ụka bụ ha ji ego ugbua.

Mkpọpụta

[dezie]
Ụka


Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

church