Jump to content

Ụgbọ-elu

O sị Wiktionary

Ụgbọ-elu



Igbo

[dezie]
  1. Ụgbọelu bụ otu n'ime ihe eji eme njem nke na-efe n'elu

Aha

[dezie]
  1. Ụgboelu na-aga Owere.
  2. Ụgbọelu ndi mba Amerika.
  3. Eji mụ Ụgbọelu eme njem a.
  4. A mụrụ ya n'ụgbọelụ ndị British Airways.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Myịrị-okwu

[dezie]

Ntụgharị okwu

[dezie]

English

[dezie]

Aeroplane

German

[dezie]

Fleugzeug

French

[dezie]

Avion