Gaa na ọdịnaya

Ụgbọ-ala

Sitere na Wiktionary

Ụgbọ-ala



Igbo

[dezie]
  1. Ụgbọala bụ otu n'ime ihe eji eme njem nke na-agba n'ala.
Citroën DS, 1956, 1911 cm3 engine displacement, 55 kW / 75 PS, 155 km/h.

Aha

[dezie]
  1. Ụgboala na-aga Aba.
  2. Ụgbọala mara mma.
  3. Eji mụ Ụgbọala eme njem.
  4. E nwerem ụgbọala

Mkpọpụta

[dezie]
LL-Q33578 (ibo)-Samstringz-ụgbọ ala


Olumba

[dezie]


Myịrị-okwu

[dezie]

Ntụgharị okwu

[dezie]

English

[dezie]

Vehicle

German

[dezie]

Auto

French

[dezie]

Voiture