Gaa na ọdịnaya

Ụbụrụ isi

Sitere na Wiktionary

ụbụrụ isi

Ụbụrụ isi
ụbụrụ isi

Nkọwa

[dezie]

ṅke a n' akọwa ebe nchikọta nke uche, mmetụta ahụ, mmụọ nke ahụ na anọ n'ihu okporoko isi.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmatụ

[dezie]
  1. Ụbụrụ isi ya gbawara n'ihi mberede ahụ.

Mkpọpụta

[dezie]
Ụbụrụ isi





Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

brain