Jump to content

Ụbọchị Sabbatị

O sị Wiktionary

Sabbatị

Nkọwa

[dezie]

ụbọchị izu ike nke ndị juu dabara na satọdei bụ nke ha ji efe Kristi, ebe ndi abụghị juu ji Sọnde eme ofufe Kristi nke ha

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

ọmụmaatụ

[dezie]
  • Ọ bụ onye ụka Sabbati
  • Chineke gwara anyị ka anyị debe ụbọchị sabbatị ike nsọ

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntughari n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Sabbath day