ọzara

O sị Wiktionary
ọzara
Twilight in the Wilderness by Frederic Edwin Church (3)

Nkọwa[dezie]

ebe obere mmiri na-ezokarị na, n'ihi ya, ọnọdụ ibi ndụ anaghị adị mma maka mmadụ, osisi na anụmanụ. Enweghi ahihia na ekpughe ala ahụ n'ókè oku, ikuku na ihe ndi ozo n’eme ka ogbarọtọ

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

  • ọtụtụ ebe dị na Yobe Steeti na mgbago ugwu Naijiria bụ ọzara
  • Enyere anyị ntụziaka na ị kụ osisi nwere ike igbochi ọbịbịa ozara

Mkpọpụta[dezie]

Ọzara


Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

Desert