Gaa na ọdịnaya

ọtụtụ

Sitere na Wiktionary

Otutu

ọtụtụ osisi

Nkọwa

[dezie]

Ihe dị ukwuu nke anapụghị ịgụta ọnụ. Ihe dị karịa ka esi tụọ anya ya.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Nyemaka ngwaa

Ọmụmaatụ

[dezie]

Ọ pịara ya ụtalị ahụ ọtụtụ mgbe

Mkpọpụta

[dezie]


Olumba

[dezie]

ntụtụ

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

plenty

French

[dezie]

beaucoup