ọtọgrafi

O sị Wiktionary
otografi

Nkọwa[dezie]

  1. Nke a bụ ọmụmụ usoro mkpụrụedemede eguzobere maka iji dee asụsụ n'ụzọ ziri ezi.
  2. Ọ bụ nkuzi na ọmụmụ nsupe mkpụrụokwụ n'ụzọ ziri ezi nke asụsụ ọbụla kwesịrị ịgbaso

Nkejịasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ[dezie]

Ọ bụ ọtọgrafi ọnwu ka eji ede igbo izugbe ugbu a

Mkọpụta[dezie]


Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

Orthography