Gaa na ọdịnaya

ọrụ ugbo

Sitere na Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

ọrụ ugbo bụ ọkụkụ ihe dị iche iche n'ugbo na ọkpụkpa anụmanụ dị iche.

Nkejiasụsụ

[dezie]

aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Nri niile anyị na-eri bụ ndi ọrụ ugbo na-arụpụta ha.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

ọrụ ubi, ịkọ ọru na ikpa oku

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

agriculture