Gaa na ọdịnaya

ọrụ nlekọta gburugburu ebe obibi

Sitere na Wiktionary

Nke a n'akọwa ime nchekwa na inwe azịza n'ihe gbasara ihe okike nke gburugburu ebe obibi site na ntinye uchu na agbambo nchedo na ndigide n'aka Onye, òtù, otu ọrụ ngo na ndị ọrụ njikọ aka ndị ọzọ.

Nkejiasụsụ

[dezie ebe o si]

Aha

Ọmụmatụ

[dezie ebe o si]

Ọ bụ onye otu ọrụ nlekọta gburugburu ebe obibi.

Mkpọpụta

[dezie ebe o si]
Ọrụ nlekọta gburugburu ebe obibi


Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie ebe o si]

Environmental_stewardship