ọrụ gburugburu ebe obibi

O sị Wiktionary
mmịpụta ifuru nke ihe ọkụkụ

Nkọwa[dezie]

Ọrụ gburugburu ebe obibi bụ uru mmadụ n'enweta site na ihe okike dị na gburugburu ebe obibi ya. Ọrụ na uru ndị a gunyere inye Ihe ọkụkụ irighi ihe n'enyere ya aka ịmị mkpụrụ,Mbelata oke mmekpa ahụ ihu igwe nakwa ezi onyinye nke ahụike mmadụ.

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmatụ[dezie]

Uru na ọrụ gburugburu ebe obibi n'enyere ndụ aka.

Mkpọpụta[dezie]

Ọrụ gburugburu ebe obibi


Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

Ecosystem_service