Jump to content

ọrụ afọ ofufo

O sị Wiktionary
Eserese maka ọrụ afọ ofufo

Nkọwa

[dezie]
  • onye ji obi ya nile sonye na ọrụ ma ọ bụ ịme ihe ọ bụla. Ndi n’eme ya bu ndi nwere mmasi ime ihe oma.
  • onye na-arụrụ ọgbakọ ọrụ na-akwụghị ụgwọ ma ọ bụ na anaghị atụ anya ka a kwụọ ya ụgwọ
  • na-enyefe oge gị iji nyere nzukọ, obodo gị, ma ọ bụ otu onye aka

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  • Ndị ọrụ afọ ofufo na-emelite Wikipedia
  • Ọ bụ onye ọrụ afọ ofufo n'ụlọ ọgwụ ahụ

Mkpọpụta

[dezie]


Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Volunteer