ọnyà
Ọdịdị

Nkọwa
[dezie]- ngwaọrụ maọbụ ebe nmechi emebere iji jide ma jigide ụmụ anụmanụ, nke na-ekwekarị ka ihe ma ọ bụ anụ banye ma ghara ịpụ ma ọ bụ ijide akụkụ nke ihe ahụ ma ọ chọrọ ịpụ.
- ọnọdụ nke ndị mmadụ na-echechi ka ha mee mwakpo na mberede.
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Kpachara anya maka idanye na ọnyà ndị nrafu
- Cheta ka idebe ọnyà maka ụmụ oke na agbaghara na ụlọ gị.
