ọnụ ụzọ ihuigwe

O sị Wiktionary
Universität von East Anglia

Nkọwa[dezie]

Nke a bụ esomokwu malitere na ọnwa Novemba afọ 2019 mgbe awakporo isi nchịkọta ịntanetị ụlọ ọrụ Climate Research Unit(CRU) na Mahadum nke East Anglia(UEA) sitere n'aka ndị nnwakpo ndị nwere Email na faịlụ kọmputa ruru puku nke Climate Research Unit ma ziga ya na ogige dị iche iche izu ụka ole na ole tupu eme ọgbakọ Copenhagen nke mgbanwe Ihu Igwe.

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmụmatụ[dezie]

Nnwakpo ụlọ ọrụ ihu igwe metụtara ọtụtụ ihe.

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

Climatic Research Unit email controversy