Jump to content

ọmụrụ nwa

O sị Wiktionary

ọmụrụ nwa

Nkọwa

[dezie]

Bụ ihe mara n'elu isiego mmadụ tinyere maọbụ gbaziri n'ụlọ ọbaego maọbụ n'aka onye mgbazịnye ego. Ọtụtụ mgbe ọ na-abụ ọkara nke ego ahụ agbaziri.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Ọmụrụ nwa chọziri ịka isiego.

Mkpọpụta

[dezie]
ọmụrụ nwa




Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

interest

French

[dezie]

intérêt