ọkwa akwa nwanyị

O sị Wiktionary

Nkọwa[dezie]

nwanyị na-adụ akwa, ọkachasị onye na-enweta ego ọ na-eri site n'ịkwa akwa

Nkejiasụsụ[dezie]

Aha

Ọmumaatụ[dezie]

  • ọkwa akwa nwaanyị ọ bụ ezigbo ọrụ?
  • were akwa ahụ gaa na nke ọkwa akwa nwanyị ahụ. Ọ na-adụ akwa nke ọma

Mkpọpụta[dezie]

Olumba[dezie]

Ntugharị n'asụsụ ọzọ[dezie]

Bekee[dezie]

seamstress