Jump to content

ọkwụrụ

O sị Wiktionary

Ọkwụrụ

Nkọwa

[dezie]

Ọkwụrụ bụ nkpụrụ akwụkwọ nri nke eji esi ofe. Ọ na anọ anọ. Ana akpọkwa ya ọkrọ

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Nne m siri ofe ọkwụrụ


Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụghari n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

[[1]]