Jump to content

ọktoba

O sị Wiktionary

Ọktoba

Nkọwa

[dezie]

""Ọktoba"" bụ onwa nke iri n' afỌ na kalenda Julian na Gregorian. Ọnwa a nwere mkpụrụ ụbọchi iri atọ na otu, Ọ na-esote ọnwa Septemba.

Nkejịasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Emeka na Adamma ga-alụ dị na nwunye n'ọnwa Ọktoba.

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

October