Jump to content

ọkpụrụkpụ

O sị Wiktionary

Ọkpụrụkpụ

Nkọwa

[dezie]

Nke a n'akọwa ka ihe si buo ibu na obosara maọbụ ịdị elu ya Ọ dị anya n'etiti elu na ala maọbụ n'ihu na azụ nke ihe

Nkejiasụsụ

[dezie]

Nkọwaaha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Achọrọ m achịcha gbara agba nke dị ọkpụrụkpụ Biko tụọ osisi ahụ, achọrọ m ịma ọkpụrụkpụ ya

Mkpọpụta

[dezie]

Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Thickness