ọkpụkpụ apata ụkwụ
Ọdịdị

Nkọwa
[dezie]- Nke a bụ nani ọkpụkpụ dị n’apata ụkwụ mmadụ nke isi ya abụọ dị n'úkwù na ikpere . Ọ bụkwa ọkpụkpụ kachasị ogologo, kachasị gba ọkpụrụkpụ n’ahụ mmadụ
akụkụ nke atọ nke ụkwụ ụmụ ahụhụ
ọkpụkpụ apata ụkwụ ahụhụ
Nkejiasụsụ
[dezie]Aha
Ọmụmaatụ
[dezie]- Kedu ka esi emezi ọkpụkpụ apata ụkwụ mgbe ọgbajiri?
- Ndị dibia bekee maara anya iwa ọkpụkpụ bu naanị ndị nwere ike idozi ọkpụkpụ apata ụkwụ gbajiri agbaji.
