Jump to content

ọkpụịsịeriego

O sị Wiktionary

Nkọwa

[dezie]

Nke a bu nje na-ata mmadu n'isi. O na adi okirikiri ka ola mkpisiaka bia nwe ihe dika akpirikpa azu. O na-akpuchapu ntụtụ isi mmadụ.

Nkejiasụsụ

[dezie]

aha

Ọmụmaatụ

[dezie]
  • Ọkpụisieriego na-ata nwata a.

Mkpoputa

[dezie]


Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]