Gaa na ọdịnaya

ọkaokwu

Sitere na Wiktionary

Ọkaokwu

Nkọwa

[dezie]

ọkaokwu bụ onye na ekwuru ọha okwu ma marakwa ka esi ekwu okwu nke ọma.

Nkejiasụsụ

[dezie]

Aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Ọkaokwu obodo anyi bụ Maazi Ụzọma

Mkpọpụta

[dezie]
okaokwu




Olumba

[dezie]

Ntụghari n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

Orator