Jump to content

ọkankuzi

O sị Wiktionary


Nkọwa

[dezie]

ọkankuzi bụ onyenkuzi nwetara ọkwa kachasị elu n'ọrụ nkuzi.

Nkejiasụsụ

[dezie]

aha

Ọmụmaatụ

[dezie]

Mahadum niile nwere ndi ọkankuzi buru ibu.

Mkpọpụta

[dezie]
ọka nkuzi




Olumba

[dezie]

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

[dezie]

Bekee

[dezie]

professor